Starbizzy — Nlewa Remix Lyrics

[Intro]
Faga ekwetekwe oh
Faga ekwetekwe oh
Faga ekwetekwe oh oh
Faga ekwetekwe oh oh ( yeah)
[Chorus]
Ife nwaoke fu na street melu nwaoke gi lewaa (lewaa)
Ife nwaoke fu na street melu nwaoke gi sewaa ( sewaa)
Ife nwaoke fu na street melu nwaoke gi lewaa
Hm hm
Okoto karia lu gi na uwa muta nwanne ka isewaa
Hm hm
Ehmm
Address ndi oba
Ima nkwetekwa
Idemmili South
Ima nkwetekwa
Akwa onye ogwu
Ima nkwetekwa
Akwa na agwo ogwu
Ima nkwetekwa
Umu otu nkwo
Ima nkwetekwa
Umu Enugu ba anyi
Ima nkwetekwa
Amam na ima nkwetekwa
Ogboete Enugu ima nkwetekwa
Abakpa Nike ima nkwetekwa
Ibatakwa na emene ima nkwetekwa
Akwa na agwo ogwu ima nkewtekwa
Akwa na oba bu onye ogwu ima nkwetekwa
Chidozie nwangwu
Ima nkwetekwa
Dj scarface
Ima nkwetekwa
You are de oga DJ
Ima nkwetekwa
Nze West
Ima nkwetekwa
Nze West
Ima nkwetekwa
Mc Dking Comedy
Ima nkwetekwa
Pillars Energy
Ima nkwetekwa
Ugochukwu nwanjoku
Ima nkwetekwa
Starbizzy
Ima nkwetekwa
Umu Enugu ba anyi
Ima nkwetekwa
Idemmili South oh
Ima nkwetekwa
Akwa na agwo ogwu
Ima nkwetekwa
Address ndi oba
Ima nkwetekwa
Akwa gi ogwu eme ogo
Ima nkwetekwa
Oji ogwu
Nwere atikpa
Ima nkwetekwa
Akwa onye ogwu
Ima nkwetekwa
Chidozie nwangwu
Ima nkwetekwa
Akwa na agwo ogwu
Ima nkwetekwa
Ibobo say joy Dey
Ima nkwetekwa
Ibobo say joy Dey
Ima nkwetekwa
Akwa na agwo ogwu
Ima nkwetekwa
Akwa na oba bu onye ogwu
Ima nkwetekwa
Akwa na oba na agwo ogwu
Ima nkwetekwa
Akwa na oba bu onye ogwu
Ima nkwetekwa
Akwa na agwo ogwu oh
Ima nkwetekwa
Akwa na agwo ogwu
Ima nkwetekwa
Ogwu karia ogwu leeh
Ima nkwetekwa
Obulu obara ora
Ima nkwetekwa
Ogwu karia ogwu leeh
Ima nkwetekwa
Obulu obara ora
Ima nkwetekwa
Akwa gwooru mu ogwu
Ima nkwetekwa
Akwa bunye mu ike
Ima nkwetekwa
Akwa na oba
Na ebunye Ike
Ima nkwetekwa
Ibobo say joy Dey
Ima nkwetekwa
Akwa na ebunye awele
Ima nkwetekwa
Akwa na ebunye okeite
Ima nkwetekwa
Akwa na agwo ogwu
Ima nkwetekwa
Akwa gi motor eme ogo
Ima nkwetekwa
Akwa gwooru mu ogwu
Ima nkwetekwa
Ngwa nu kwunye mu na oku
Ima nkwetekwa
Dj scarface
Repeat de beat
Ima nkwetekwa
Akwa onye ogwu
Ima nkwetekwa
Ibatakwa na emene
Ima nkwetekwa
Men ga eti cha gi waa
Ima nkwetekwa
Akwa na agwo ogwu
Ima nkwetekwa
Idemmilli south ooh
Ima nkwetekwa
Idemmilli North ooh
Ima nkwetekwa
Enugu south ooh
Ima nkwetekwa
Enugu north ooh
Ima nkwetekwa
Obosi
Ima nkwetekwa
Umu awada leeh
Ima nkwetekwa
Ibatakwa na nkpoor
Ima nkwetekwa
Ibatakwa na awka
Ima nkwetekwa
Ibatakwa na owkuzu
Ima nkwetekwa
Akwa bu onye ogwu
Ima nkwetekwa
Akwa na oba na agwo ogwu
Ima nkwetekwa
Ibobo say joy Dey
Ima nkwetekwa
Ibobo say joy Dey
Ima nkwetekwa
Nga ebulu ike
Ima nkwetekwa
Ka ma ngwo cha la ogwu
Ima nkwetekwa
Ka ma ngwo cha la ogwu
Ima nkwetekwa
Ka akpo mu onye ogwu
Ima nkwetekwa
Akwa na oba bu onye ogwu
Ima nkwetekwa
Akwa na oba bu ijele leeh
Akwa na oba bu mmonwu leeh
Ima nkwetekwa
[Outro]
Way eeh
De call me stabizzy onyeshow
Praaa
Do you find DivaPlay useful? Click here to give us five stars rating!